Catalog : Senior Secondary

EXAM FOCUS IGBO WASSCE & JME

Author: E Nolue Emenanjo, O N Dike (Mrs), S N Agomo, R O Ezeuko.

ISBN: 978 030 543 2

Exam Focus bu akwukwo maka mmughari ihe niile di na silabosu West African Senior School Certificate Examination (WASSCE) na Joint Marticulation Examination (JME).

Exam Focus bu akwukwo maka mmughari ihe niile di na silabosu West African Senior School Certificate Examination (WASSCE) na Joint Marticulation Examination (JME).

Akwukwo a, kuzikwara nke oma usoro niile maka iza ajuju n\\\'ule ma juokwa ajuju niile di mkpa ndi a na-atukwa anya ha n\\\'ule na usoro niile e si aza ha.

Exam Focus Igbo, deputakwara nke oma, akuku omumu asusu Igbo niile, ndi metutara ule WASSCE na oyiri ya.
Ndi dere akwukwo a, bu ndi mara nke ha riri na nkuzi na omumu asusu Igbo ma burukwa ndi na-ahazi akwukwo ule ndi a. Akwukwo a, di mkpa nye nwa akwukwo o bula maka igafe n\\\'ule Igbo niile.

    Write a Comment:

    Name: