Catalog : Senior Secondary

IGBO MAKA SINIO SEKONDIRI 3

Author: Si n’aka, E. Nolue Emenanjo, Okolie O. Okolie, B. Uwakwe Ekwe.

ISBN: 978 154 967 X

Nke a bu akwukwo nke ato n\\\'ime ato e dere maka nkuzi utoasusu, agumagu na omenaala Igbo n\\\'usoro ohuru na sinio sekondiri.


Nke a bu akwukwo nke ato n\\\'ime ato e dere maka nkuzi utoasusu, agumagu na omenaala Igbo n\\\'usoro ohuru na sinio sekondiri. Akwukwo nke a bu maka afo isii na koleji ohuru ma o bu afo nke ato na sinio sekondiri N\\\'ihe niile e dere n\\\'akwukwo a, anyi gbadoro ukwu nke oma n\\\'ihe ndi ahu niile a tuputara na n\\\'usoro e jiri tuputa ha na Krukulum maka Nkuzi Igbo n\\\'Ulo Akwukwo Sekondiri Site n\\\'Afo Ano Ruo N\\\'Afo Isii. Goomenti etiti na goomenti ndi ozo anabatala akwukwo a ma werekwa ya na-aru oru n\\\'ulo akwukwo ha niile n\\\'oge ubgu a.

    Write a Comment:

    Name: