Catalog : Primary

IGBO OMA NDI PRAIMARI BOOK 6

Author: A. Ubani (Chief), I.U. Nwadike, B.I.N. Osuagwu, P.A. Ezikeojiaku (Ichie).

ISBN: 9782495356

Asusu bu ihe e jiri mara obodo. Igbo Oma ndi Praimari bu Akwukwo Otu Iwelite Asusu na Omenala Igbo dere maka nkuzi na mmuta asusu na omenala Igbo n\\\'ulo akwukwo praimari site na nke mbu ruo na nke isii.


Asusu bu ihe e jiri mara obodo. Igbo Oma ndi Praimari bu Akwukwo Otu Iwelite Asusu na Omenala Igbo dere maka nkuzi na mmuta asusu na omenala Igbo n\\\'ulo akwukwo praimari site na nke mbu ruo na nke isii. E nwekwara Akwukwo Arumaru maka umu akwukwo na nke Nka nkuzi maka ndi nkuzi. Otu a gbasokwara ndeputa niile di na kurikulum nke Gomenti Etiti weputara maka nikuzi na mmuta asusu Igbo.

Igbo Oma bu akwukwo kachasi mma ma zuokwa oke maka nkuzi na mmuta asusu Igbo.

    Write a Comment:

    Name: